Akụnụba Ụlọ akụ etiti Nigeria (CBN) enyela iwu ka ndị ụlọ akụ weghachite ego ndị ahịa ha n’ime awa 48 ma ọ bụrụ na azụmahịa ATM daa ma ghara ịga nke ọma.